NWOGE NTA by Harcourt Whyte — Lyrics

Harcourt Whyte Igbo Burial / Funeral Hymns Lenten Hymns Hymns Sacred songs Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 Uto nk'uwa, Ine nk'uwa, Ekwor'uwa, Emu nke uwa nka, Nw'oge nta, nw'oge nta, nw'oge nta ha naanogide. KOROS Nw'oge nta, nw'oge nta, Nw'oge nta, nw'oge nta, Nw'oge nta, nw'oge nta, Ka ihuta na ihe ile nke uwa nka naanogide. VERSE 2 Udo nke uwa nka, Onu nke uwa nka, Aghara nk'uwa nka, Njo nke uwa nka, Nw'oge nta, nw'oge nta ha naanogide. VERSE 3 Uchu nke uwa nka, Mbo nke uwa nka, Ifem nke uwa nka, ifem nke uwa nka, Nw'oge nta, nw'oge nta ha naanogide. VERSE 4 Aku dum nk'uwa nka, Uru dum nk'uwa nka, Ukpa dum nk'uwa nka, Iyi dum nk'uwa nka, Nw'oge nta, nw'oge nta, ha naanogide. VERSE 5 Otuto nk'uwa nka, M'ojija nk'uwa nka, Ma nkocha nk'uwa nka, ma nkocha nk'uwa nka, Nw'oge nta, nw'oge nta ha naanogide. VERSE 6 Ihe dum nk'uwa nka, Naeku n'im'uwa nka, Ma nk'oma nk'uwa nka, Ma nk'ojo nk'uwa nka, Nw'oge nta, nw'oge nta ha naanogide.

Download the sheet music

NWOGE NTA

NWOGE NTA

By Harcourt Whyte
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Burial / Funeral Hymns Lenten Hymns Hymns Sacred songs
0 0

More lyrics you may want