Full Lyrics Nwaturu nke Chineke, Gị Onye n'ekpochapụ njọ k'ụwa, Mee r'anyị ebere. Nwaturu nke Chineke, Gị Onye n'ekpochapụ njọ k'ụwa, Ny'anyị udo.