NWATURU CHUKWU by Ezeonye Chibuike 'Prime' — Lyrics
Ezeonye Chibuike 'Prime' IgboAgnus Dei (Lamb of God)Mass Settings Solfa notation
Full Lyrics
Nwatụrụ nke Chukwu, Onye naekpochapụ njọ ụwa,
mee r'anyị ebere, O! mee r'anyị ebere.
Nwatụrụ nke Chukwu, Onye naekpochapụ njọ ụwa,
mee r'anyị ebere, O! mee r'anyị ebere.
Nwatụrụ nke Chukwu, Onye naekpochapụ njọ ụwa,
nye anyị udo, O!