NWAANYỊ BỊARA ỤKA NWA by Damian Anekwe — Lyrics

Damian Anekwe Igbo Mothers song Hymns for Saints & Feast Days Baptism Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 Nwaanyị bịara ụka nwa naenwe aṅụrị Oku nwa ya n'aka dị ka Marịa Nwaanyị bịara ụka nwa naenwe aṅụrị Oh Chukwu gọzie ya, gọziekwa nwa ya. VERSE 2 Lee ya ka ọ naabata n'ụlọ nsọ Chukwu O ji ọkụ ya n'aka bịa inye ekele Nwaanyị mụtara nwa naenwe aṅụrị Oh Chukwu gọzie ya, nara ekpere ya. REFRAIN Amara Chineke wụchaa obi ya Nwaanyị mụtara nwa naenwe aṅụrị Oh Chukwu gọzie ya, gọziekwa nwa ya. VERSE 3 Ụfụ n'afụ nwaanyị mgbe ọ naamụ nwa, ma ụfụ ya naakwụsị mgbe ọ mụsịrị ya; nwaanyị mụtara nwa n'enwe aṅụrị, oh Chukwu gọzie ya gọziekwa nwa ya.

Download the sheet music

NWAANYỊ BỊARA ỤKA NWA

NWAANYỊ BỊARA ỤKA NWA

By Damian Anekwe
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Mothers song Hymns for Saints & Feast Days Baptism Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want