Nuru Ekpere Anyi by Stanley Anih — Lyrics

Stanley Anih Igbo Prayer Lenten Hymns Prayer of the Faithful (POF) Solfa notation

Full Lyrics

Chukwu anyi abiawo e, anyi abiawo kwa e. Olisa binigwe nkwasi bu ike anyi o, Olisa bini... Olisa doh biko, Olisa doh biko. Nuru ekpere anyi o, nuru ekpere anyi o. Doh biko nuru ekpere anyi o, Olisa doh biko nuru ekpere anyi o, Olisa binigwe biko nuru ayiyo anyi o. A na nuru nwayio, enu nuru nwayio, ewo ya dikwara nma. Oh Chukwu doh, doh Olisa doh. Kem ma dikwara nwayi nma, Olisa doh, Olisa doh. Egbe belu o, egbe belu o, Ugo belu e, k'anyi nayo Olisa. Doh biko nuru ekpere anyi o, Olisa doh biko nuru ayiyo anyi o. Olisa biko doh, Olisa doh, Olisa doh. Olisa doh biko, Olisa doh biko, nuru akwa anyi o. N'ogologo ndu, n'ogologo ndu, n'ahu isi ike ka anyi na ryo. Anyi na ryo, anyi na ryo, anyi na ryo, anyi na ryo, anyi na ryo. Makana ndu bu isi, ndu bu isi, na ndu bu isi e. Chukwu e, Onye nwe anyi e, nuru ekpere anyi o. Olisa biko nuru akwa anyi o, Olisa biko nuru ekpere anyi na ryo. Anyi na ryo, anyi na ryo. Nuru akwa anyi o, Olisa biko nuru ekpere anyi o, anyi na ryo, anyi na ryo. Onye kelu uwa Chukwu nagi a dighi ke anyi e weghire onwe anyi nye Gi oh. Chukwu bu ike anyi o, biko bia zie zanu anyi o, anyi na ryo. Anyi na ryo, anyi na ryo, anyi na ryo, anyi na ryo, Olisa biko zanu anyi o. Gi Olisa binigwe nye nu anyi udo, makana udo na idi n'otu n'enweta ga n'iru Olisa. Biko zie Olisa doh, nuru ekpere anyi o. Ihe oma e, ihe di mma e rute n'anyi aka, ihe oma. Anyi na ryo, anyi na ryo, anyi na ryo, anyi na ryo, anyi na ryo, anyi na ryo, anyi na ryo. E ihe di mma e rute n'anyi aka, ihe oma e, ihe di mma e rute n'anyi aka. Doh Olisa doh, doh Olisa doh. Olisa doh nuru ekpere anyi o, Olisa doh nuru ekpere anyi o. Anyi na ryo, ma gozie anyi o, ma gozie anyi o. Ise, ise.

Download the sheet music

Nuru Ekpere Anyi

Nuru Ekpere Anyi

By Stanley Anih
Solfa
Igbo
4 pages
1 Downloads
Prayer Lenten Hymns Prayer of the Faithful (POF)
0 0

More lyrics you may want