Nuribanu — Lyrics

Igbo English Christmas Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Nuribanu, k'anyi goribenu, nuribanu, na Kristi Dinwenu Eze amụrụ ọhụrụ! Onye nzoputa ụwa nile abịawo. VERSE 1 Ụwa nile tibe nu mkpu ọñụ, kwebe nu kw'otito, Onye nzoputa. VERSE 2 N'ụlọ anụ na Bethlehem k'amụrụ Jesu: ez'ụwa nile, Virgin Maria bụ Nne Onye Nzoputa. VERSE 3 Ndi eze atọ siri n'ọwụwa anyanwụ j'ebamuru Ya. Ha nyere Ya onyinye ọla edo Frankincense, Myrrh onyinye a naenye ndi eze. VERSE 4 K'anyi soro nu ndi Mụọ Ọma nye Chineke ekele. Otito diri Chineke n'elu kach'elu.

Download the sheet music

Nuribanu

Nuribanu

Solfa
Igbo, English
1 page
4 Downloads
Christmas Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want