ÑỤRỊBANỤ!!! by Alex Ugwu (OZIGE) — Lyrics

Alex Ugwu (OZIGE) Igbo Folk songs Celebrations Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Bịakọtanụ ñụrịbanụ ñụrịba! Ñụrịbanụ, ñụrịbanụ, ñụrịbanụ, ñụrịba! Bịakọtanụ ñụrịbanụ ñụrịba! Ñụrịbanụ, ñụrịbanụ, ñụrịbanụ, ñụrịba! Bịakọtanụ! Bịakọtanụ! Ñụrịbanụ, ñụrịbanụ, ñụrịbanụ aịyei! [MALE CANTORS DUET] Aịyeiye! aịyeiyeiyoiyo! Aịyeiye! aịyeiye! aịyeiyeiyoiyo! [M.C SOLO] Onye dịndụ nwebañụrị eh Onye dịndụ nwebañụrị eh iyoiyo! Uwaọkwa bụkwọ fụmbịa Uwaọkwa bụkw'ụwa chukwu eh iyoiyo! Ịfe nsọrọ dịrọ n'ọnwụọ Uwaọgbedeg dịrọ na lamnaọ eh Ya kam ji e kwu Ñụrịbanụ! Ñụrịbanụ! Ñụrịbanụ, ñụrịbanụ eh! Vibe ụwa! n'ụwa n'gbede! Ñụrịbanụ, ñụrịbanụ eh! Tabị fenu!! tabịfenu!! Nweb'añụrị n'ụwa bụ fụmbịa Mebịhe n'erigbi kechi a dịrọ N'ụwa b'ụwa chukwu! [CHORUS] Aịyeiye!! aịyeiye!! Aịyeiye!! aịyeiye!! Aịyeiyeiyoiyo!! Uwa nke a bụkw'ụwa chukwu, Onye mebi kwa nụ ya?! Ọ kwụgwọ ya! Uwa nke a bụkw'ụwa chukwu, Onye mebi kwanụ ya?! Ọ kwụgwọ ya! Ọ kwụ kat'ụgwọ ụgwọ gbab'a y'ụgwọ aịyeiye! Ọ kwụ kat'ụgwọ ajịọ puo ya n'eze! eh! Onye mebi kwanụ ya? Ọ kwụ kat'ụgwọ ụgwọ gbab'a y'ụgwọ eh! Onye mebi kwanụ ya? Ọ kwụ kat'ụgwọ ajịọ puo ya n'eze! eh! [PRESTO] Aị yeiye! aị yeiye! Aị yeiye! aị yeiye! Aị yeiyeiyoiyo! [CHORUS] Egwu g'eme kwanụo. Egwu g'emee! Egwu g'eme kwanụo! Egwu g'eme kwanụo. Egwu g'e me!! Egwu g'eme kwanụo!!! Egwu!! Egwu!! Egwu!! Egwu!! Cheịụ kam ju kene!... Ị gaagbakw'egwu? Ị gaagbakw'egwu, onyegwu, Ị gaagbakw'egwu?! Egwu!!! Egwu!!! Egwu!!! Egwu!!! [REFRAIN] Ngwa gbab'egwu! Gbab'egwu! Gbab'egwu! Ngwa gbab'egwu!! Gbab'egwu!! Gbab'egwu!!! O ji kwọ kpag gba? O jikw'ukwụ gba? Eyị!!! Ukwu luo g'ana! Ukwu luo g'ana!! Eyị!!! Nweb'añụlị, nweb'añụlị Nweb'añụlị nweb'añụlị Nweba ñụ lị!!! Eyị!!! Egwu! Egwu! Egwu! Egwu!! Egwu!! Egwu!!! Egwu!!! Egwu!! Egwu!! Egwu!! Egwu!! Egwu!! Egwu!! Egwu!! Egwu!! Egwu!!! Egwu!!! Egwu!!! Egwu!!! Egwu!!! Aịyeiye! [CODA] Bịakọtanụ ñụrịbanụ ñụrịba! Ñụrịbanụ, ñụrịbanụ, ñụrịbanụ, ñụrịba! Bịakọtanụ ñụrịbanụ, ñụrịba! Ñụrịbanụ, ñụrịbanụ, ñụrịbanụ, ñụrịba! Bịakọ tanụ!! Bịakọtanụ!! Ñụrịbanụ, ñụrịbanụ, ñụrịbanụ Aị yeiye!!!

Download the sheet music

ÑỤRỊBANỤ!!!

ÑỤRỊBANỤ!!!

By Alex Ugwu (OZIGE)
Solfa
Igbo
5 pages
3 Downloads
Folk songs Celebrations Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements
0 0

More lyrics you may want