Nso Nso Nso by Nwatu Emmanuel C — Lyrics

Nwatu Emmanuel C Igbo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings Solfa notation

Full Lyrics

[Intro] Nso Nso Nso Nso Nso Nso Nso Nso Nso Nso Nso Nso [Chorus] Osebuluwa di Nso Osebuluwa Chukwu nk'igwe ndi agha Ebube gi juputara eluigwe n'ala Osebuluwa Chukwu nk'igwe ndi agha Ebube gi juputara eluigwe n'ala [Cantor] Sitie ya n'igwe Tie ya n'uwa k'andi mmadu mara eh Na Chukwu di Nso Ndi muoma n'eti eh Ngwanu k'anyi tie Hosanna Hosanna n'elu kasielu [Chorus] Hosanna Hosanna Hosanna Hosanna N'elu kasielu [Benedictus] Odingozi bu onye biara N'aha Onyenweanyi

Download the sheet music

Nso Nso Nso

Nso Nso Nso

By Nwatu Emmanuel C
Solfa
Igbo
1 page
5 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings
0 0

More lyrics you may want