Missa Amara - Nsọ Nsọ Nsọ by Virgilus C. Eze — Lyrics

Virgilus C. Eze Igbo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ, Chineke dị Nsọ, Nsọ, Nsọ. Nsọ, Osebụrụwa Chineke dị Nsọ. TENOR SOLO Osebụrụwa Chineke nke igwe ndị agha, Eluigwe n'ala jupụtara n'ebube gị. CHORUS Hosana, Hosana, Hosana, Hosana, Hosana, Hosana, Hosana, Hosana, Hosana, Hosana n'elu kacha elu. TENOR SOLO Ọ dị ngọzi, ọ dị ngọzi, ọ dị ngọzi, Ọ dị ngọzi bụ onye bịara n'aha Onye nwe anyị. Ọ dị ngọzi, ọ dị ngọzi bụ onye bịara n'aha Onye nwe anyị.

Download the sheet music

Missa Amara - Nsọ Nsọ Nsọ

Missa Amara - Nsọ Nsọ Nsọ

By Virgilus C. Eze
Solfa
Igbo
2 pages
6 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings
0 0

More lyrics you may want