Full Lyrics
Nso eh!
Nso, nso eh! Nso, nso eh! Nso, nso eh!
Nso ka Chineke di!
Nso, nso eh! Osebuluwa Chineke igwe ndi agha,
eluigwe n'ala juputara n'ebube Gi.
Hosanna n'elu kasi elu.
Hosanna n'elu kasi elu.
Hosanna n'elu kasi elu. Hosanna.
Eh!
Nso, nso eh! Nso, nso eh! Nso, nso eh!
Nso ka Chineke di!
Nso, nso eh! Odi ngozi bu onye biara n'aha Onye nw'anyi.
Nso eh! Nso.
Hosanna n'elu kasi elu.
Hosanna n'elu kasi elu.
Hosanna n'elu kasi elu. Hosanna.