Full Lyrics CHORUS Nsọ, nsọ, nsọ. VERSE 1 Osebụrụwa Chukwu nke igwe ndị agha, Ebube gị jupụtara n'eluigwe n'ala. REFRAIN Hosanna n'elu kasi elu. VERSE 2 Ọ dị ngọzi bụ onye bịara n'aha Onyenweanyị.