SANCTUS (Missa Ngozi) by Jude Nnam, Onome Ogenejabor — Lyrics

Jude Nnam, Onome Ogenejabor Igbo Urhobo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Penitential Rite / Kyrie Mass Settings Solfa notation

Full Lyrics

[SANCTUS] Nso, nso eh! Chineke Nna bu Onye nso Nso, nso eh! Nso ka Chineke di Chineke Nna bu Onye nso Osebuluwa Chineke Igwe ndi agha Ebube Gi juputa r'eligwe n'ala Hosanna n'elu kachasi elu Hosanna! Hosanna! Hosanna diri Chineke n'elu kachasi elu Nwa nke David Hosanna O di ngozi bu Onye biara n'Aha Chineke Nna bu Onye di nso, nso eh! Onyenweanyi eh! nso eh! Chineke Nna bu Onye di Nso, Hosanna Hosanna n'elu kachasi elu Hosanna! Hosanna! Hosanna diri Chineke n'elu kachasi elu Nwa nke David Hosanna [KYRIE] Orovwori narue don, narue don ravware Kristi narue don, narue don ravware Orovwori narue don, narue don ravware

Download the sheet music

SANCTUS (Missa Ngozi)

SANCTUS (Missa Ngozi)

By Jude Nnam, Onome Ogene...
Solfa
Igbo, Urhobo
2 pages
1 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy) Penitential Rite / Kyrie Mass Settings
0 0

More lyrics you may want