Full Lyrics
Nna anyị nọ n'eluigwe,
k'otito dịrị aha gị k'ọchịchị gị bịa.
Ka e mee uche gị n'ụwa,
ka e si eme ya n'eluigwe.
Nye anyị taata nri nk'ụbọchị anyị.
Gbaghara anyị mmehie anyị ga,
dịka anyị si gbaghara ndị mehiere anyị.
Ma ekwela k'anyị kwenye na nlanye,
ma zọpụta anyị n'ajọ ihe.