Full Lyrics
Amuworo ayi otu nwa, Onyebube, Onyeisiudo.
N'ihi n'amuworo ayi otu nwa, otu nwa nwoke,
Otu nwa nwoke k'enyeworo ayi.
I bu Onyeisi, Onyeisi g'adikwasi kwa n'ubu ya.
N'ihi n'amuworo ayi otu nwa.
Otu nwa nwoke k'enyeworo ayi,
I bu Onyeisi, I bu Onyeisi g'adikwasi kwa n'ubu ya.
I bu Onyeisi, I bu Onyeisi g'adikwasi kwa n'ubu ya.
I bu Onyeisi, I bu Onyeisi g'adikwasi kwa ya n'ubu.
I bu Onyeisi, Onyeisi g'adikwasi kwa n'ubu ya.
Amuworo ayi otu nwa, Onyebube, Onyeisiudo.
Amuworo ayi nwa, Otu nwa nwoke.
Amuworo ayi nwa, Amuworo ayi nwa.
Onyebube, ebube, ebube, Onyebube!
Onye ndu modu, Chineke nke bu Dike!
Dike, Dike, Dike, Dike.
Nna nke bu Nna mgbe nile ebighi ebi,
Onyeisiudo, Onyebube.
Onye ndu modu, Chineke bu Dike,
Nna nke bu Nna mgbe nile ebighi ebi.
Amuworo ayi otu nwa, Onyebube, Onyeisiudo.
Onyebube, Onyeisiudo, Onyebube, Onye ndu modu.
Chineke O, Dike, Dike, Dike, Dike, Dike.
Chineke O, Amuworo ayi otu nwa, Onyebube, Onyeisiudo.
SOPRANO SOLI
He i e iye e iye,
N'ihi n'amuworo ayi otu nwa,
Otu nwa nwoke k'enyeworo ayi.
I bu Onyeisi, I bu Onyeisi g'adikwasi kwa n'ubu ya.
OSTINATO B
Amuworo ayi otu nwa, Onyebube,
Onye ndu modu, Chineke nke bu Dike,
Nna nke bu nna, Onyeisiudo.
Amuworo ayi otu nwa,
Onye ndu modu, Chineke nke bu Dike,
Nna nke bu nna, Onyeisiudo,
Otu nwa nwoke k'enyeworo ayi.
CODA
N'ihi n'amuworo ayi otu nwa,
Otu nwa nwoke, Otu nwa nwoke k'enyeworo ayi.
Otu nwa nwoke k'enyeworo ayi.
Otu nwa nwoke k'enyeworo ayi,
Onyeisi g'adikwasi kwa n'ubu ya.
N'ihi na amuworo ayi otu nwa,
Onyebube, Onyeisiudo, Onyebube.