Ngwanu Ka Anyi Jeenu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Chidi Ezigwe
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

Ngwanu Ka Anyi Jeenu by Chidi Ezigwe — Lyrics

CHORUS Ngwanu k'anyị jeenu, K'anyị jee kele Chineke Nnanyị N'ọ dịr' anyị mma. Onyinye k'anyị jee nye y'ekele Maka na ngọzi Chineke na ndụ anyị baruba. VERSE 1 Ị dịr' anyị mma Chukwu, ị dịr' anyị mma Ihe banyer' anyị n'emetụ gị n'obi Ị dịr' anyị mma Ọ dị mma n'eme mma o Ị dịr' anyị mma Ihe ọma ị n'eme na ndụ anyị baruba.
Read full lyrics

About Ngwanu Ka Anyi Jeenu

"Ngwanu Ka Anyi Jeenu" is a lively and deeply grateful Igbo offertory hymn that calls the congregation to step forward and thank God. The title itself is an invitation—"Come, let us go"—setting a joyful, communal tone for the procession of gifts. It is the kind of song that naturally lifts the spirit of the church as the choir leads the people toward the altar, carrying the fruits of their labor.

The lyrics are a sincere expression of trust and thanksgiving. In the verses, the song acknowledges that God knows the hearts of His children through times of need, sorrow, and tears. Because of His immense goodness and mercy, the people bring their offerings and sing His praises. It is a fitting piece for the Offertory, reminding everyone in the pews that every blessing in their lives comes from a loving Father who deserves our highest thanks.