NGOZI by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Offertory Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 Ikuku ndu nyere m o ezi Chineke O buru na m gaekwu guo ya Chineke O bu onye ka m gaabite n'ulo? Onyinye mara mma, onyinye di ukwu Onyinye mara mma ka m gaebunye Chineke Onye ngwa ngwa k'anyi jee jee kele ya, bunye Chineke Onye jiri ngozi ya saa m ahu tee m ude yi Jiri ngozi ya o were ngozi ya tee m ude be m ku we! Ngozi eh! Yibe m ku we ekele Chineke juru m o Mana ahu m buzi ngozi ngozi Ngozi Chineke Nu bia nu lee ngozi Chineke O zuru m ahu ngozi Chineke VERSE 2 Mmiri ozuzo Chukwu nyer'anyi Ha nile bu ngozi ngozi eh! Mana Chineke jigide m Ngozi n'gozi o Mmiri si n'igwe uwa gaagbagbu o Ngozi n'gozi VERSE 3 Onwa na anyanwu n'eti n'igwe Ha na kpakpando bu ngozi Maka na onwa n'enyihe Anyanwu n'enyihe Kpakpando n'amuke! Ngozi n'gozi o VERSE 4 Chi ojiji anyi jie zurike N'elu uwa o bukwa ngozi Chukwu o! O buru na chi ejigh eji n'u bo chi o Mmadu gaarughu kwa onwe ya n'oluo! Ngozi n'gozi o Onyinye bara uba Onyinye nwa, onyinye aku n'ihe onwunwe Ngozi eh! Ngozi! Gi Chineke m o gbaram gburugburu Ngozi n'gozi o! Ngozi Chineke m o gbaram gburugburu Noru be m o kirikirio Ngozi n'gozi o!

Download the sheet music

NGOZI

NGOZI

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
4 pages
38 Downloads
Offertory Hymns Celebrations Hymns
1 0

More lyrics you may want