Ndi Nna Ide by Stephen Nwosu — Lyrics

Stephen Nwosu Igbo Fathers songs Celebrations Staff & Solfa notation

Full Lyrics

Ide j'ụlọ, ide j'ụlọ oh Ndị nna ebiliwo o, ị lụ ọlụ ezi n'ụlọ Ide, ndị nna, Ide Ide j'ụlọ, ide j'ụlọ Ndị nna ebiliwo oh Ị lụ ọlụ ezi n'ụlọ Ide, ndị nna Ide Ide j'ụlọ, ide j'ụlọ Ndị nna ebiliwo oh Ị lụ ọlụ ezi n'ụlọ A i, ye ye ye ye A i, ye ye ye ye A i, ye ye ye ye A i, ye ye ye ye, Ide o Ide o, Ide o Ide o, Ide j'ụlọ K'a ndị nna bụ Aka ji akụ K'a ndị nna bụ Akpata ọzụ ọra K'a ndị nna bụ Ide Ide o, Ide, Ide o, Ide Ide o, Ide, Ide o, Chukwu gọzie ndị nna Chukwu chebe ndị nna. Okoro bia, nwoke dị mma, Ony'isi k'ị ga bụ Ide o Ide o, Ide o, Ide o, Ide o Ide o, Ide. Ide o ka ndị nna bụ Odogwu nwoke! Nwoke dị mma! Aka ji akụ! Nwoke mara mma! Onye nchekwa ezi n'ụlọ! Nwọk'obiọma, Chukwu gọzie gị, Amen. Ndị nna, Ide Ndị nna, Ide Oh, Ide j'ụlọ Ndị nna ebiliwo o, ị lụ ọlụ ezi n'ụlọ Ndị nna, ilo. Ide j'ụlọ, ide j'ụlọ Ndị nna ebiliwo o, ị lụ ọlụ ezi n'ụlọ Ide j'ụlọ, ide j'ụlọ Ndị nna ebiliwo.

Download the sheet music

Ndi Nna Ide

Ndi Nna Ide

By Stephen Nwosu
Staff & Solfa
Igbo
16 pages
37 Downloads
Fathers songs Celebrations
0 0

More lyrics you may want