Ndi na-atụkwasi Chineke Obi - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
11 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

Ndi na-atụkwasi Chineke Obi by Ali-Okoro, Onyinyechi C.M — Lyrics

[Bass Intro] Ndị naatụkwasị Chineke obi gaadị ka ugwu Zayọn [Chorus] Ndị naatụkwasị Chineke obi Ndị naatụkwasị Chineke obi Gaadị ka ugwu, ugwu, ugwu Zayọn Ugwu, ugwu, ugwu Zayọn Ugwu, ugwu, ugwu Zayọn Nke naadịghị ama jigi jigi Jigi jigi jigi jigi Ruo mgbe ebighị ebi Ha dị ka ugwu Zayọn nke naadịghị ama jigi jigi Ruo mgbe ebighị ebi. [Soprano Solo] Ndị naatụkwasị Chineke obi o! Gaadị ka ugwu ugwu, Zayọn Nke naadịghị ama jigi jigi Jigi jigi o! Jigi jigi jigi jigi o! Ruo mgbe ebighị ebi. [Chorus] Ugwu Jerusalem, ugwu ugwu ya, ugwu ya, ugwu ya
Read full lyrics

About Ndi na-atụkwasi Chineke Obi

"Ndi na-atụkwasi Chineke Obi" is a vibrant Igbo choral setting of Psalm 125, composed by Dr. Amb. Ali-Okoro, Onyinyechi C.M. The text draws directly from scripture, declaring that those who trust in the Lord are like Mount Zion, which cannot be shaken but endures forever. The music captures this sense of unshakeable faith with its rhythmic, driving repetition of "jigi jigi" (unshaken), painting a vivid picture of God's solid protection over His people.

Because it is a direct psalm setting, choirs often sing this piece as a Responsorial Psalm. However, its lively tempo and joyful energy also make it a wonderful choice for the Entrance or Offertory procession. As the voices build and layer, the congregation is invited into a deep sense of security and trust in divine providence.

The arrangement moves from a dynamic choral opening into a soaring soprano solo, before the full choir returns to describe how the mountains surround Jerusalem. It finally culminates in a majestic "Gloria Patri" (Otito dịrị Nna) and a resounding chorus of Amens, grounding this joyful expression of faith firmly in Catholic liturgical tradition.