Full Lyrics
[CANTOR]
Nd' banyi biag'de n'o
Ma anyi jeg'de n'ulo nke Onye nwe anyi
Ma anyi je rime me n'ma ne ekwe eja nke Ezechit'oke
Mogune echicha ne manya g'abuma eshi ne obara nke nwaya bu Jeso Kristi
O s' r'
Nar' n' rime n' Onume bu eshim
Nar' n' nma n' Onume b'obara m
Unu bia n'ihe omee nke m kwado n'unu
[CHORUS]
Nar' n' rime n' Onume bu eshim
Nar' n' nma n' Onume b'obara m
Unu bia n'ihe omee nke m kwado n'unu
[VERSE 1]
Jeso s' r'
Ab'm echicha nke ndu nke m n'enye iji ja azi mkp'r'ob' g'
Onye ob'le riri eshi m ijenwe ndu ne uju
Jeso s' r'
Ab' Oshishi vain me g' bu mkpaka ya
Ob' r' ne inor' nime m, m nor' nime g'
I jamita ekpur' amashi
O s' r' Nar'
[VERSE 2]
Bia nwosha ne ekwu eja nke Chukwu me sor' ne oriri ne o n' n'nke nd'eligwe
na Mog'ne Obur' ne anyi erie nke Dinwenu me
nkomar' nke Dinwenu mar' ne anyi niile ji adi nke Dinwenu
O s' r' Nar'
[VERSE 3]
Me anyi jeg'de ne ekwu eja nke Ezechitoke me anyi me ya rime me nma ne okpokoro ye
Me anyi jeg'de ne ekwu eja nke Ezechitoke
me anyi me ya rime me nma ne okpokoro ye
Ne ekwu eja na mbe ne anyi nwere ukochukwu ne Chukwu ne eja ne umuchukwu
Me anyi jeg'de ne ekwu eja nke Ezechitoke
me anyi me ya rime me nma ne okpokoro ye
Eshi ya be anyi na eri, Obara ya be anyi na an'
Me anyi jeg'de ne ekwu eja nke Ezechitoke
me anyi me ya rime me nma ne okpokoro ye
Me anyi wor'o b'anyi rie oriri ne on'n' nke Ihunenya
Me anyi jeg'de ne ekwu eja nke Ezechitoke me anyi me ya rime me nma ne okpokoro ye
Jeso s' r' Nar'
[LAST CHORUS]
Nar' n' rime n' Onume bu eshim
Nar' n' nma n' Onume b'obara m
Unu bia n'ihe omee nke m kwado n'unu