Naranum Rie - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
11 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

Naranum Rie by Jude Nnam — Lyrics

CHORUS Ụmụ Chineke naranụ m rie nụ, naranụ m rie nri dị nsọ. Ụmụ Chineke naranụ m rie nụ, naranụ m nụọ ọbara m o. Nri n'enye ndụ, ndụ ebighebi, Nri n'enye ndụ naranụ m rie nụ. Nri ndị mmụọ ozi, Nri a si n'igwe gbadata, Nri n'enye ndụ naranụ m rie nụ. Ọ bụ Kristi n'akpọ gị, Ọbara m o. Nwannem bịa naranụ m rie nri dị nsọ, Nwannem bịa naranụ m nụọ ọbara m o. Naranụ m rie nri dị nsọ, Naranụ m nụọ ọbara m o. Nwannem bịa rie nri si n'igwe gbadata, Nri n'enye ndụ naranụ m rie nụ. Nke ọgọzi Ọbara m o. VERSE 1 Chukwu Nwa si n'igwe bịa n'ụwa, Jesu Kristi bịa, a tara ahụhụ. Ọ nwụrụ n'ihi mụ na gị, Tupu Ọ lakwuru Nnaya. Jesu mer' onwe ya Achịcha nke ndụ. Achịcha si n'igwe, Ọ bụ nri n'enye n̄ụrị na ndụ ebighebi. Jesu n'akpọ anyị.
Read full lyrics

About Naranum Rie

"Naranum Rie" is a deeply reverent Communion hymn that has become a staple in Nigerian Catholic parishes. Composed by Jude Nnam, the title translates to "Take and Eat," drawing directly from Christ’s invitation at the Last Supper. When the choir begins the gentle, flowing chorus, it immediately sets a tone of sacred intimacy, calling the children of God ("Ụmụ Chineke") to approach the altar and receive the Bread of Life.

The verses walk us through the profound mystery of the Eucharist. From recalling Christ coming down from heaven and suffering for our sake, to the reminder of the manna given to our ancestors in the desert, the lyrics beautifully connect salvation history to the present moment of Communion. Singing this piece during the Mass brings a profound sense of unity to the congregation. The harmonies are rich but accessible, allowing the choir to lead the faithful in a prayerful reflection on the Body and Blood of Christ that gives eternal life.