Nara Aja Anyi by Charles Onwubuya — Lyrics

Charles Onwubuya Igbo Offertory Hymns Consecration Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Nara, nara o, nara onyinye anyị, Nara onyinye anyị. [VERSE 1] Were ya mee ya nke gị o, Were ya nye anyị amụrụ gị Papa. Biko, biko, biko, biko Chukwu m o, Achịcha na mmanya k'anyị butelu gị. [VERSE 2] I kele ya ọ gaenye gị ọzọ o, I kele ya i ruju gị agbasa sia Papa. Biko, biko, biko, biko Chukwu m o, Achịcha na mmanya k'anyị butelu gị. [CODA] N'ebube gị dị oke nụ, Hosanna, Ma k'ebube gị julue n'igwe n'ụwa, Hosanna. Nara aja anyị o, Messiah, Gọzie ya do, Were ya mee ya mma Chukwu! Mee ya mma.

Download the sheet music

Nara Aja Anyi

Nara Aja Anyi

By Charles Onwubuya
Solfa
Igbo
1 page
10 Downloads
Offertory Hymns Consecration
0 0

More lyrics you may want