Full Lyrics
REFRAIN
Nar' onyinye anyị n'ebunye gị n'aka kọ Chukwu gị
Chineke nna nara aja anyị n'achụrụ gị
Nara ya ma gọzie ya dị ka aja Abel
Nara ma gọzie ya nna dị ka aja Abel o
VERSE 1
Onyi nye nk'obi dị ọcha k'anyị n'ebunye gị
VERSE 2
Onyi nye ịja mma ma k'ọgọ n'afọ ma gị
VERSE 3
Onyi nye ke le ma k'andụ n'arụ ike