Nara Nara Aja by Sollimabel Umeobieri — Lyrics

Sollimabel Umeobieri Igbo Offertory Hymns Burial / Funeral Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Nara nara Aja biko Chukwu, Aj'anyi n'e runyere gi, maka ndi di ndu na ndi nwur'anwu. Aja nke a anyi ji akwugwo mmehie, Meedaa gi obi maka njo anyi. VERSE 1 O Dinwenu, anyi naario ka I were ebere, lekwasi anya, n'onyinye anyi butere gi, maka ezumike na ntorapu nwodibo gi. VERSE 2 Nye ya onodu ebeebe, n'etiti ndi nke gi, azoputagoro, nuru, nuru aririo nara, Oh, nar'onyinye anyi, Oh Chukwu. VERSE 3 K'I meere mkpurobi nwodibo gi ebere, K'anyi ji achunyere gi aja otito nke a, nara ya gozie maka ntorapu nwodibo gi. VERSE 4 Anyi ji obi umeala, 'o ebube eze gi, ka I nye ya ezumike ebebe, nke a, anyi ji akwu ugwo mmehie, medaa gi obi maka njo anyi.

Download the sheet music

Nara Nara Aja

Nara Nara Aja

By Sollimabel Umeobieri
Solfa
Igbo
1 page
3 Downloads
Offertory Hymns Burial / Funeral Hymns
0 0

More lyrics you may want