Full Lyrics
[REFRAIN]
Nara aja anyi Chineke Nna biko,
Aja anyi n'achunyere gi.
Maka afoma gi,
Aja anyi n'asi gi Imeka,
Imeka, Imeka, Imeka, Imeka, Imeka, Imeka,
Na ndu n'ihe inyere anyi.
[VERSE 1]
Ngozi gi Chineke Nna ngozi gi e,
Ngozi gi naatoka,
Ngozi gi erutego umu gi aka.
[VERSE 2]
Afoma gi Chineke Nna afoma gi e,
Afoma gi ebuka,
Afoma gi ka i jiri nye anyi ndu taa.
[VERSE 3]
Mbuli elu Chineke Nna mbuli elu e,
Mbuli elu k'anyi jaa,
Buli aha gi, mbuli elu e.