NARA AJA ANYI by Charles Onwubuya — Lyrics

Charles Onwubuya Igbo Offertory Hymns Consecration Eucharistic songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Nara nara o, nara o Nna, nara aja anyị. Nara nara o, nara o Nna, nara onyinye anyị. VERSE 1 Were ya, mee ya nke gị o, Were ya, nye anyị amara gị, Papa. VERSE 2 I kele ya ọ gaenye gị ọzọ o, I kele ya i ruju gị agbasa sịa, Papa. BRIDGE Biko biko biko biko Chukwu m o, Achịcha na mmanya k'anyị butelu gị, chei! na N'ebube gị dị oke ọnụ Hosanna, Nna, nara aja anyị Hosanna. Mak'ebube gị julie n'igwe n'ụwa Hosanna, Nara aj'anyị o Messiah. Messiah gozie ya do, Gozie ya, gozie obi m o. Were ya mee ya mma Chukwu! Were ya mee ya mma.

Download the sheet music

NARA AJA ANYI

NARA AJA ANYI

By Charles Onwubuya
Solfa
Igbo
2 pages
13 Downloads
Offertory Hymns Consecration Eucharistic songs Hymns
0 0

More lyrics you may want