N'oriri Ikpe Azu (Pilgrims) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Henry Thomas Smart
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

N'oriri Ikpe Azu (Pilgrims) by Henry Thomas Smart — Lyrics

VERSE 1 N'orir' ikpe azụ Jesu rịọrọ Nna Ya ka nzukọ Ya bur' otu n'elu ụwa. Anyị n'arịọ gị N'oriri nke taata, k'anyị nile soro n'irịọ Chukwu, K'anyị ncha buru otu ahụ N'ime Sakramenti dị asọ. VERSE 2 Maka nzukọ k'anyị nile n'arịọ k'a ndị otu Christi ju n'ihu n'anya ka obi mmadụ n'ụwa Nile buru otu, kpọkọba mmadụ ncha n'akụkụ Gị, K'anyị ncha buru otu ahụ N'ime Sakramenti dị asọ.
Read full lyrics

About N'oriri Ikpe Azu (Pilgrims)

"N'oriri Ikpe Azu" takes us directly to the upper room, drawing its words from Christ’s heartfelt prayer for unity at the Last Supper. The title points to this sacred meal, and the verses reflect Jesus asking the Father that His followers might all be one. For a choir, this makes it an especially poignant choice for Holy Thursday, as well as a deeply fitting Communion hymn throughout the liturgical year.

The melody is steady and reflective, carrying the congregation through a meditation on the Eucharist as the sacrament of unity. As the verses progress, the text asks that all Christians be gathered into one flock under one shepherd, bound together in love. Singing this during the Communion procession reinforces the shared bond of the faithful approaching the altar.

In the final verse, the focus lifts from the earthly gathering to the hope of heaven, asking that the Sacrament might be the key that opens the door to eternal joy with the saints and angels. It is a gentle reminder of what the Eucharist points toward, leaving the congregation with a sense of peace and spiritual communion.