Full Lyrics
CHORUS
N'ihi ịhụnanya
Ka o jiri bịa maka mụna gị
Ka o jiri zite nwa ya
Maka njọ mmadụ
K'ojiri si n'igwe gbadata
Nwụọ n'eluobe
N'ihi ịhụnanya
VERSE 1
Nwannem zanụm o
Kedu ịhụnanya karịrị
Kristi itunye ndụ ya
Maka ndị ọhụrụ na'nya
VERSE 2
Ọbụ maka njọ m
Ọbụ maka njọ gị
Ka ejiri kpọgbuo Kristi n'obe
Maka ụmụ igwe atụrụ ya
VERSE 3
Lezie nnukwu ịhụnanya
Nnukwu ịhụnanya
Kristi gosiri anyị n'obe
Chegharịa nwannem bur' obe gị
Sobe Jesu Kristi
Ọgọlọgọ ndụ gị