Full Lyrics
REFRAIN
Mụọzị nke Chineke bụ itengb' isi
O buite M g'aiai ọma
Kwụrụ n'a Alta nke Chineke
VERSE 1
Dinwenu e jịm obi m niile kele Gị
I mụgọ okwu nke ọnụ m, n'ihu ndị mụọzị ka m ga ekwe
Kwe Gị a gam efee Gị n'ụlọ nsọ Gị
VERSE 2
E kele Gị ri Gị maka ịhụnanya Gị na eziokwu Gị
Nke karịrị ihe niile anyị ma maka Gị mbọ si m kpọrọ
I zara m I mego ka mụọ m dịwa nyịịke
VERSE 3
Ndiez'ụwa niile ga ekele Gị mgbe ha nụrụ okwu
Si n'ọnụ Gị pụta ha ga abụkwa maka ụzọ nke Dinwenu
N'oke n'ebube nke Dinwenu dị ukwu
VERSE 4
I setịrị aka Gị wee zọpụta m aka Gị
Ga rụrụ m'ihe niile Ịhụnanya Gị dị ebu bo O Dinwenu
A hapụkwa na aka ọrụ Gị doo