Muo Nso Bia Kpalite Obi Umu Gi by Solicitor Nnma — Lyrics

Solicitor Nnma Igbo Pentecost Hymns Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Mụọ Nsọ bịa kpalite obi ụmụ Gị si n'enigwe zidata Onyinye Ihe Gị Onyinye asaa Munye ọkụ nke ịhụnanya Gị n'obi ndị kwere na Trinity atọ n'otu Omikani. VERSE 1 Bịa Mụọ Nsọ bịa mee nsọ munye ọkụ n'obi ndị dere ndụ n'obi bịa Onye nwe anyị chi ozi Gị nke gbachiri ibi ha. VERSE 2 Ihe efu ka mmadụ bụ Ihe ọbụrụ n'enyinye Gị apụ chọọ n'ime mmadụ a naebibi nke nnapụha Mmụọ nke n'enye amamihe. VERSE 3 Ụbọchị Pentecost ka Chukwu Mụọ Nsọ nyere anyị enyinye asaa Ihe rigotu n'ala ịhị mata ihe omimi nke dị na Trinity. VERSE 4 O bịa bịa O dika nduru luo bịa Udo na Ịhụnanya bịa bịa nnyerem anyị ruo mgbe ebe g'agwụ.

Download the sheet music

Muo Nso Bia Kpalite Obi Umu Gi

Muo Nso Bia Kpalite Obi Umu Gi

By Solicitor Nnma
Solfa
Igbo
1 page
5 Downloads
Pentecost Hymns Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want