JESU OBIAJULU M by Alvin C. Okpogba — Lyrics

Alvin C. Okpogba Igbo Communion Hymns Benediction & Adoration Hymns Lenten Hymns Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[TENOR SOLO] Obiajulu m o bịa! Obiajulu m o! bịa o! Jesu, Obiajulu Omeriri ọnwụ maka ihi m o! bịa o Jesu, bata n'obi m o Obiajulu m o bịa o! Obiajulu m o! bịa o Jesu Obiajulu m o Nnwa fọ Maria n nọọ n nọọ (Chukwu nwa bịar'ụwa) Anyị n'atụ anya ọbịbịa gị Kristi bịa o! [CHORUS] Hei!!! Obiajulu mo bịa! Obiajulu mo bịa! Jesu bịakwute mo bịa! Jesu bata n'ime m biri! Obiajulu mo bịa! Obiajulu mo bịa! Jesu bịakwute mo bịa! Jesu bata n'ime m biri o! [VERSE 1] Jesu nke m o! Jesu nke m o! bata n'ime m! [VERSE 2] Gbaghara m o njọ m niile ekwe m gị nkwa a ga m emegharị [VERSE 3] Bata n'obi m o bịa biri I bata n'obi m o a ga m adịrịrị! [VERSE 4] Ahụ gị n'asọ m ụsọ ọbara gị n'asacha njọ m niile Kristi bịa bata n'obi m o Ahụ gị n'asọ m ụsọ ọbara gị n'asacha njọ m niile Kristi bịa bata n'obi m o [TENOR SOLO] Ahụ Jesu Ọbara ya n'asa njọ niile Ewo! Obiajulu le Anyị n'atụ anya gị Kristi bịa bata o n'obi mo!

Download the sheet music

JESU OBIAJULU M

JESU OBIAJULU M

By Alvin C. Okpogba
Staff & Solfa
Igbo
9 pages
2 Downloads
Communion Hymns Benediction & Adoration Hymns Lenten Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want