Full Lyrics
[INTRO]
Ihe Chukwu n'emere m ebu ka, i h'ọma
Ih'om'Ọ n'emere m ebu ka,
Ngozi Chukwu bar'uba n'ebem nọ
n'ezie chi g'eji
Ọbụrụ na m kọba ya taata na chi g'eji n'ezie ụmụnne m e wo chi g'eji
[CHORUS]
M kọba mmeso ọma Chineke
chi g'eji n'ezie chi g'abọ
jikusaa fọkwaa jikwa fọkwaa ma y'enwena nkọcha
M gụb'ihe niil'Ọ n'emere mo
chi g'eji n'ezie chi g'abọ
jikusaa fọkwaa jikwa fọkwaa ma y'enwena ngwụcha
Ndị nke Chineke bịanụ
bịanụ soro mu do bja
nye t'ekele n'ihi n'Ọ dị mma
a gam atụrụ Ya mma mma
[VERSE 1]
Osebulụwa Chineke
Ọ nọ nso eru aka daalụ
n'ih'i n'emere m adịgh'ịgụt'ọnụ
Ọ bụ Gị nyere mu ndaalụ, ndụ n'ahụ ike Ezi Chukwu Nna mo
ih'oriri nk'ụha
bọchị niile bụ mmeso ọma Gị
I kulu anyị ji adị ndụ n'e rute m bụ mmeso ọma Gị
Ọ dịmma n'eme m mma biko na n'ekene
Mmiri ozuzo zoo daa, O rule mo rute ih'ubi mo
Oseburụwa na t'ekele Olisa ndee wo
Okpor'ụzọ niile nke m n'aga Ọ bụ Gị n'e chedo mo
na m n'e je n'aha' nọta n'udo bụ mmeso ọma Gị
tọnzịgbo mụmụ I jiri daa
Ezie mo bụ Mmeso ọma Chukwu
Amara Chineke lee ruola mu aka Ụwa lekwanụ mo
A gam ebur'ih'onyinye m nwere bja tuoro Ya mma mma
Ndị enyi na nd'ịbị kwu n'ibe mo soronụ m kanyị jebe
[VERSE 2]
Kedu ih'em g'e mere Chineke
maka ih'ọma niile nk'Ọ n'emere mo
A gam ebun'iko nzọpụta kpọkwu aha Gị Oh! Chineke oh
na t'ekele A gam eburu wa we nk'otito n'ịja mma bja n'iru Gị oh
na t'ekele le A gam ebur'une n'ubọ akwara gba t'egwu ngala bja n'iru Gị Oh Chineke mo Nna
nganga n'egbu zi m egbu o Chineke na t'ekele Ekele n'otito niile dịrị Gị
Onye nwe m n'Ọ dịrị mu mma