Full Lyrics
[TUTTI]
Aga m ebur' Alleluia n'ihi na ih'ukwu emewo
Aga m ebur' Alleluia n'ihi na Jesu ebili
Aga m ebur' Alleluia n'ihi na ih'ukwu emewo
Aga m ebur' Alleluia n'ihi na Jesu ebili ia
K'anyi
[MALE CANTOR(S)]
Eze Jizos ebiliwo n'onwu eh
K'anyi nuribanu
Eze Jizos ebiliwo n'onwu eh
K'anyi golibe o
Osukosu nwa mkpi egbug'ekwensu
K'anyi golibe o
Gwandiro ya
Alleluia
[QUARTET / CHOIR 2]
Na Messay'ebiliwo
Messay'ebiliwo
Gwandiro ya
Alleluia
Alleluia
Na Messay'ebiliwo
Messay'emeriw'onwu
Alleluia
[TUTTI]
Nwannem Messay'ebiliwo
[MALE CANTOR(S)]
Nwannem Messay'ebiliwo
Y'ebiliwo
[TUTTI]
Na aka ndimmuo ozi
Akwapu g'oke nkum'ahu
[FEMALE CANTOR(S)]
Ike eligwe emeriw'ekwensu
Na aka Chukw'igwe emepego ili ahu
Ike ezi nna emeriwo onwu
Nwannem bia
Lee na mba r'igwe na ndi mmuo ozi n'eti mkpu onu
Eligwe emepego engwa
[TUTTI]
Lee na ih'akwukwo nso kwuru emezuwo
Chukwu bu ekwu eme
Tobe ekwu eme
Tobe ekwu eme
Na omeela oh
Bia k'anyi jaa ya mma n'oruru
Imeela oh ora bia k'anyi jaa ya
Maka n'omeela oh ora bia oh k'anyi jaa ya mma
[CANTOR(S) / CODA]
Tibe, tibe, guba
Tibe, tibe, guba
Tibe, guba
Alleluia
Alleluia
Alleluia
Amen Amen
Amen
Alleluia
Amen
Alleluia