EZE NWANYI GUZOKWA NA-AKA NRI GI. (Psalm for Assumption) by Cassidy C. Ezeogu — Lyrics

Cassidy C. Ezeogu Igbo Marian Hymns Hymns for Saints & Feast Days Responsorial Psalms Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Eze nwanyị, onye yikwasịrị ngwa ịchọ mma E ji ezi ọlaedo mee, Guzokwa n'aka nri gị. VERSE 1 Ada ndị eze sokwa na ndị ị hụrụ n'anya, Eze nwanyị, onye yikwasịrị ọlaedo, Ngwa ịchọ mma e ji ezi ọlaedo mee, Guzokwa n'aka nri gị. Gee ntị ada, nụrụ ihe m n'ekwu, Chezoo ndị ikwu gị, chezoo kwu ụlọ be nna gị. VERSE 2 Otu a ka eze g'esi chọọ gị mma, Ọ bụ ya bụ Dinwenụ gị, kpọọ isi ala nye ya. E duru ha n'etiti ọṅụ na ngoli, Wee bata n'obi eze, Wee bata n'obi eze.

Download the sheet music

EZE NWANYI GUZOKWA NA-AKA NRI GI. (Psalm for Assumption)

EZE NWANYI GUZOKWA NA-AKA NRI GI. (Psalm for Assumption)

By Cassidy C. Ezeogu
Solfa
Igbo
2 pages
5 Downloads
Marian Hymns Hymns for Saints & Feast Days Responsorial Psalms
0 0

More lyrics you may want