Maranata Bia by Chidi Zeigwe — Lyrics

Chidi Zeigwe Igbo Advent Hymns Entrance songs Prayer Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Maranata! Maranata! Onyenweanyị Jesu bịa, anyị naatụanya gị. PREVERSE Bịa bịa bịa, bịa o maranata. VERSE 1 Anyị naatụ anya gị bịa ka ị zọpụta ndị nke gị. VERSE 2 Anyị naechere gị Onye mba nile chekwubere na ya. VERSE 3 Anyị n'ele anya gị ike anyị na nkasi obi. VERSE 4 Bịa bịa bịa, Olileanya nk'ụwa nile.

Download the sheet music

Maranata Bia

Maranata Bia

By Chidi Zeigwe
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Advent Hymns Entrance songs Prayer
0 0

More lyrics you may want