Full Lyrics
CHORUS
M'anyi jee nye Chukwu onyinye.
M'anyi jee nye Chukwu onyinye.
M'anyi jee nye Chukwu onyinye.
M'anyi jee nye Chukwu onyinye.
Maka ihe liile b'nke ye
Nye Chukwu otito, ngoli, n'ek'le
M'anyi jee gb'ikpere n'ukwu Eze ye
M'anyi jee nye Chukwu onyinye.
VERSE 1
Ọb'añuri b'anyi jir' bia.
Kwuf'te or'ẹka ya di ebube
Onyinye na b'anyi jiri bia nta.
M'anyi wor' okwu kwe jeg'de.
VERSE 2
M'anyi liile jeg'de, ọgẹrẹnyẹ mẹ nta.
Jikote ọnụ n'ihunẹnya ya
Nye Chukwu nka, Oge nẹ Onyinye
Ke uriri aja na agbago elu
Echicha anyi ji ẹka anyi mee
Mmanya shi n'oshishi ye na asọ
N' ga Chukwu uru shi nẹ ọru anyi
M'anyi jee me ke onyinye a hu zuo o ke.
VERSE 3
Nye Chukwu ek'le anyi, Nye Chukwu egwu anyi
M'anyi jee nwer' ob' di ọcha.
Nye Chukwu nsogbu anyi, Nye Chukwu añuri anyi
M'anyi jee jekwuru ye nsue.
Site nẹ ihe ututu rue nẹ inyinyom gbẹdẹ
Ebere ye a n'g' agwu agwu.
Nye Chukwu ihe liile inwer' mẹ ukwu mẹ nta,
M'anyi jee mẹ choo udo.
LAST CHORUS
M'anyi jee nye Chukwu onyinye.
M'anyi jee nye Chukwu onyinye.
M'anyi jee nye Chukwu onyinye.
M'anyi jee nye Chukwu onyinye.
M'anyi jee nye Chukwu onyinye.
M'anyi jee nye Chukwu onyinye.
M'anyi jee nye Chukwu onyinye.
M'anyi jee nye Chukwu onyinye.
Maka ihe liile b'nke ye
Nye Chukwu otito, ngoli, n'ek'le
M'anyi jee gb'ikpere n'ukwu Eze ye
M'anyi jee nye Chukwu onyinye.