LOKENENU UMUNNEM - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 22, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 8 pages

LOKENENU UMUNNEM by M.C. Onyishi, Chris Umoh — Lyrics

[SOLO] Ọ bụ n'elekere atọ nke ehihie, Ọ bụ mgbe amụma ahụ bịara na mmezu. Ọ bụ n'elekere atọ nke ehihie, Jesu tiri mkpu n'okolu, wee sị: Chineke m'oo, Chineke m'oo, Gịnị mere i ji gbaghapụ m'o Chineke m'oo? Chi m'o, Chi m'o, Chineke m'oo, Gịnị mere i ji gbaghapụ m'o? [LARGO] Lokene, lokene ụmụnne m, lokene. Kene ka ndị agha siri weru be mapụo ya kuku ya. Ewuu! Lokene ụmụnne m, lokene. Lokene k'ọbara na mmiri siri gbapụta banụ. Ewuu! Lokene ụmụnne m, lokene. Ọbara o jiri sacha anyị na njọ ekerụwa, Njọ mụ na gị, lokene ka ha siri mee ya kaja n'elu obe. Ụmụnne m lokene o, ụmụnne m lokene. Ha mara ya ube kee, Ha kpuru ya okpu ogwu n'isi. Kpọdọ ya n'obe, kpọdọ ya n'obe. Jesu etie: Chukwu o Chukwu doo zanu m'oo,
Read full lyrics

About LOKENENU UMUNNEM

"Lokenenu Umunnem" (Look, my brethren) is a deeply moving choral anthem that draws the congregation into the heart of Christ's Passion. The piece opens with a solemn recounting of the third hour, echoing Jesus's agonizing cry from the cross, "My God, why have you forsaken me?" Through its expressive melodies, it paints a vivid picture of the crucifixion, from the crown of thorns to the piercing of His side, urging the faithful to witness the heavy price of redemption.

As the anthem progresses, the tempo shifts into an urgent call, inviting the choir and the people to gather at the foot of the cross. It becomes a profound plea for repentance and mercy. The composition concludes with a stark reminder of our mortality: "Remember, man, that you are dust, and unto dust you shall return." Written by M.C. Onyishi and Chris Umoh, this piece is a powerful choice for Good Friday veneration or Lenten retreats, leaving listeners with a quiet but urgent call to turn back to God.