Full Lyrics
REFRAIN
Jesu ndo, Onye akpọgburu n'obe
Ndo, ndo Jesu Chukwu mmụọ
Sacha m njọ m
Jesu ndo, Onye akpọgburu n'obe
VERSE 1
Ndị agha mmanya ụra
Onye a bụrụ asụ
Ndo Jesu Onye nwe m gbaghara
VERSE 2
Jesu ghara m a, Jesu ghara m a
Jesu ghara, n'agaghị m achọ gị okwu ọzọ
VERSE 3
N'obe Calvary ka akpọgburu Jesu
Ute bi mmụọ
Onye nwe m Jesu Chukwu mmụọ
Mee ebere, Eze gbaghara