CHINEKE GBAGHARA by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Lenten Hymns Prayer Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Oh! Chineke gbaghara. Mee ebere Nna, Onyenw'anyị doo. VERSE 1 Njọ nilem mere, Chineke mo, gbaghara. Ike agwụgo mo n'aj'omume m were yọba Chineke Nna, Ony'ọma. VERSE 2 Njọ agbụgo mo Nna n'ezie, anam ayọzi Chineke Nna, Ony'ọma. VERSE 3 Mkpur'obi mo n'achọsi G'ike ewo! Chineke Nna, Ony'ọma. VERSE 4 Chukwu Nna, Ony'obi ọma, cheta nkwa Gị Onye ker'ụwa ma gbaghara. VERSE 5 Afọma Gị Chineke bar'ụba, a nam atụkwasị obi na ebere Ony'ọma.

Download the sheet music

CHINEKE GBAGHARA

CHINEKE GBAGHARA

By Jude Nnam
Staff & Solfa
Igbo
6 pages
8 Downloads
Lenten Hymns Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want