LEDU ACHICHA NA-ENYE NDU by Rev. Msgr. Cyril Ezenduka — Lyrics

Rev. Msgr. Cyril Ezenduka Igbo Communion Hymns Hymns Benediction & Adoration Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Ledu achịcha n'enye ndụ nke n'eme ighe ọnụzọ eligwe ndi iro jiwe n'esodo anyị Nye any' ike nyere anyị aka. Otit'ọkpụ dịrị Dinwenu onye di otu gbakwuazị atọ onye n'enye ndụ n'enweghị ube n'eligwe obodo anyị. Amen.

Download the sheet music

LEDU ACHICHA NA-ENYE NDU

LEDU ACHICHA NA-ENYE NDU

By Rev. Msgr. Cyril Ezend...
Solfa
Igbo
1 page
2 Downloads
Communion Hymns Hymns Benediction & Adoration Hymns
0 0

More lyrics you may want