LEE M DINWENU (Ps 39/40) by Dorathy Ipere — Lyrics

Dorathy Ipere Igbo Entrance songs Responsorial Psalms Hymns Consecration Ordination Hymns Prayer Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Lee m, lee m Dinwenu, Abịara m im'uche Gị. VERSE 1 Echerem, echerem Dinwenu, O were hulata n'ebem nọ nụ mkpu akwa m O tinyere abụ ọhụrụ n'ọnụ m Otito nke Chukwu anyị. VERSE 2 Ị naghị arịọ aja, m'ọbụ ihe nhunye Kama ntị ghaghe Ị naghị arịọ aja nsul'ọkụ n'ihe nchụja Kama lee m. VERSE 3 N'im'akwụkwọ edere na m tosiri Im'iwu Gị, Chineke mo Iwu Gị n'atọ m'ụtọ N'im'im'obi mo. VERSE 4 Ekwuputago m ikpe nkwụmọtọ Gị N'ihu nnukwu ọgbakọba O nweghị mgbe m mechiri ọnụ m Ị ma nke a, O Dinwenu.

Download the sheet music

LEE M DINWENU (Ps 39/40)

LEE M DINWENU (Ps 39/40)

By Dorathy Ipere
Solfa
Igbo
1 page
18 Downloads
Entrance songs Responsorial Psalms Hymns Consecration Ordination Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want