LEE KA OSIRI MANMA NKUKWU by Okoroji M. O (Mrs.) — Lyrics

Okoroji M. O (Mrs.) Igbo Entrance songs Celebrations Ordination Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Lee ka o siri mma n'ukwu, Lee ka o siri mma n'ukwu, Lee ka o siri mma n'ukwu, Mma n'ukwu. N'elugwu, n'elugwu, n'elugwu, n'elugwu, N'elugwu, n'elugwu, n'elugwu, n'elugwu, Lee ka o siri mma, B'ukwu nke onye n'ezisa ozioma. Okwu nzoputa, Onye n'eme ka anuru okwu nzoputa. Onye n'asi Zion, Zion, Zion, Zion, Zion, Chineke gi bu eze. Nuru olu ndi nche gi, Nuru olu ndi nche gi, Ha eweliwo olu ha n'otu, Ka ha n'eti mkpu onu. N'ihi na anya na anya ka ha gaahuri, Oge Onye nwe anyi gaalaghachikwa Zion, Zion oo. Bu onye n'eme ka anuru okwu udo, Bu onye n'eme ka anuru okwu udo. Onye n'ezisa ozioma, ozioma, ozioma, ozioma, ozioma, Onye n'ezisa ozioma nke eziokwu.

Download the sheet music

LEE KA OSIRI MANMA NKUKWU

LEE KA OSIRI MANMA NKUKWU

By Okoroji M. O (Mrs.)
Solfa
Igbo
2 pages
2 Downloads
Entrance songs Celebrations Ordination Hymns
0 0

More lyrics you may want