Full Lyrics
KYRIE
Onye nwe anyị mee ebere, mee ebere,
Onye nwe anyị mee ebere.
Kristi mee ebere, Kristi mee ebere,
Kristi mee ebere.
Mee ebere.
Onye nwe anyị mee ebere, mee ebere.
Onye nwe anyị mee ebere.
Onye nwe anyị mee ebere, mee ebere.
Onye nwe anyị mee ebere.
GLORIA
INTRODUCTION
Otito dịrị Chineke n'elu kasị elu.
REFRAIN
Otito dịrị Chineke,
Otito dịrị Chineke n'elu kasị elu.