CHRISTI UKOCHUKWU EBEBE Ps. 110 by Rev. Msgr. Cyril Ezenduka — Lyrics

Rev. Msgr. Cyril Ezenduka Igbo Responsorial Psalms Ordination Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Christi Dinwenu Ụkọchukwu ebebe na ehunye achịcha na mmanya dịka Melkisedek VERSE 1 Dinwenu gwara Nnamu ukwu Nọdụ ala n'aka nrí A ga m'edote ndị iro Gị n'okpuru ụkwụ Gị VERSE 2 Onye nwelanyị gaesi na Zion zite mkpọ Eze nke ike Gị Chịwa ọchịchị n'etiti ndị iro Gị VERSE 3 Eze site n'ụbọchị amụrụ Gị n'elu ugwu dị nsọ Tupu chi efo e sírím n'afọ m mụta Gị VERSE 4 Onye nwe anyị nụr'iyi Ọ ma echeghari Ibụ Ụkọchukwu ebebe dịka Melkisedek mgbe ochie

Download the sheet music

CHRISTI UKOCHUKWU EBEBE Ps. 110

CHRISTI UKOCHUKWU EBEBE Ps. 110

By Rev. Msgr. Cyril Ezend...
Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Responsorial Psalms Ordination Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want