Full Lyrics
REFRAIN
Kristi Dinwanụ, ụkọchukwu ebebe,
Naehu inye achịcha na mmanya
Dịka Melkisedek.
VERSE 1
Onyenwenu gwara Nnamukwu:
Nọdụ ala n'aka nri m.
Aga m edobe ndị iro gị
N'okpuru ụkwụ gị.
VERSE 2
Onyenweanyi gaesi na Zion zite
Mkpa eze nkike gị.
Chịwa ọchịchị
N'etiti ndị iro gị.
VERSE 3
Eze sila n'ụbọchị amụrụ gị,
N'elugwu dị nsọ.
Tupu chi efo,
Esirim n'afọ m mụta gị.
VERSE 4
Onyenweanyi ṅụrụ iyi,
Ọ ma echegharị:
Ị bụ ụkọchukwu ebebe
Dịka Melkisedek mgbe ochie.