Full Lyrics
[CHORUS]
Ọnwụ Kristi emerig'ọnwụ
Ọnwụ Kristi emerigo
Ọ ji wee weghachi n'anyị ndụ ebighebi
K'anyị ṅụrịba, k'anyị kwebe Alleluia
Alleluia, Kristi emerigo ike nke ọnwụ
[VERSE 1]
Ezigbo onye nche atụrụ
ekuligo n'ọnwụ
Onye nweere ndụ ya nyere
n'ihi atụrụ ya
Onye nwụrụ maka atụrụ ya
[VERSE 2]
Amụma e buru
emezugo
n'ọ gaata ahụhụ
n'ọ gaanwụ
na mkpụrụ ụbọchị atọ
na ọ gaebulikwa
[VERSE 3]
Ụwa niile
kwebenu Alleluia
Ukwe ngozi
ukwe aṅụrị
maka na ndụ abịago n'uju ya