Full Lyrics
VERSE 1
Ike ekwensu a dago,
Ike onye iro a dago,
Ike onwu a dago,
Kristi emerigo.
Uwa niile kwebe nu kwe,
Kristi emerigo.
Nnuria, mmadu niile,
Kwebe nu kwe o bia nuri,
Nuria nuriba, k'anyi golie,
Were oso gbakute ya.
REFRAIN
Kristi emerigo Alleluia,
O merigo,
Kwebe nu Alleluia,
O kunigo,
K'anyi jenu na Galilee,
Jezute ya,
O kunigo,
K'anyi jenu zute ya.
O merigo, O merigo, O merigo,
O merigo, O merigo,
O meriri ike onwu.
VERSE 2
Mgbe ha gburu ya,
Ndi iro che n'ogwusigo,
O nwugo,
Okuwa gwugo,
Ngwa biakene nu lekenenu,
O kunitego,
Ike agwugoonu n'onwu,
Kristi emerigo.
VERSE 3
Ndi mmuo ozi n'ekwe,
Ha n'ekwe Alleluia.
1st time: Kristi emerigo, Kristi emerigo.
2nd time: Meria fugo ya, Pita kfugo.
3rd time: K'anyi nuriba, k'anyi goli, O biligo.