Kosisochukwu by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Offertory Hymns Hymns Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

Chineke mo, Onye nwe mo, biaram n'iru Gi, inye Gi ekele Chukwu. Narekele, nar'otito, Ogaranya ngada, Anamaja Gi nma Nna n'igwe ih'oma Gi, Onyinye buribu kam ji bia Chukwu! Soro Gi eh! n'ime ndu mo mebe, Ker'uwa choo ya nma, were m mee ihe di Gi nma. K'osiso Gi Chukwu Okaka eh! ih'oma Gi, Soro Gi eh! N'ime ndu mo mebe. Kosiso Nna, Kosiso Chineke Nna mo, O dim nma. Kosiso Chukwu, odibazia n'obu Ya nwe uwa, n'obu Ya kere mmadu, Chineke Nna mo O diiri m nma n'eniile di n'uwa m oji, m'ocha O di m nma, Kee ihe niile O di m nma. Uwa O diiri m njo, agamaturu Gi m nma, O di m njo ih'osoro Chineke nmanma n'obi ocha Ngozi Gi, Chineke ke k'o g'eme n'elu uwa Ngozi Chineke Nna, o rugo maka, eb'omasiri Gi Nna o rugo maka, eb'omasiri Gi Chineke Nna mo Omasiri mo Kosiso Chukwu, Omasiri mo Obughi n'igbaka mbo nezie bu ya bu n'ego ekwe nkpata. Hem, hem, Chetakwa n'ihu uwa si n'akal'aka. Hem, hem, Ufodu n'atahuhu n'uwa, echere Chi ha. Hem, hem, Emeka t'odi k'adi gh'eme. Hem, hem, Tiberenu m'egwu n'agam'agba Yagba. Nwa Chineke, Omasi Gi Chineke Nna mo, Omasiri mo, nke tiberenu m'egwu n'aga m'agba Yagba mgbe nile Ekwere mo oge Chukwu kacha nma n'uwa. Kwere mo ukwa ru'oge ya, ya daa. gozi Chineke n'eru ka mmiri eh! Lee amara ya n'ime ndu mo, Amara ya zuroke na ndu mo. Tibe igba, egwu daba Kanyi ga n'iru Yagba Nwa Chineke, Omasi Gi Chineke Nna mo Omasiri mo, nke tiberenu m'egwu n'aga m'agba Yagba mgbe nile Ekele kam ji bia K'osi ukwe kam ji bia K'osi Egwu oyorima kam ji bia n'iru Gi Nna, K'osi Ikele Gi n'ih'ineme na ndu mo K'osi Ahuhu bia na ndu mo K'osi tabanu ya n'obuche Gi K'osi Anuri bia na ndu mo K'osi agam anuriba n'okosi so Gi K'osi So Chukwu K'osi So Chukwu K'osi Chineke Nna mo Omasiri mo, So Chukwu Eh! Omasiri mo, So Chukwu Eh! mgbe nile

Download the sheet music

Kosisochukwu

Kosisochukwu

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
6 pages
162 Downloads
Offertory Hymns Hymns Celebrations
3 0

More lyrics you may want