Kosisochukwu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

Kosisochukwu by Jude Nnam — Lyrics

Chineke mo Onye nwe mo Ibiaram n'iru Gi, linye Gi ekele na r'otito, Ogaranya ngirdan Anam aja Gi nma n'an'igwe ih'oga Soro Gi eh! n'ime ndu mo mebe ihe di Gi nma K'osiso Gi eh! Chukwu, Okaka eh! ih'osoro Gi eh! N'ime ndu mo mebe K'osiso Nna, K'osiso Chi K'osiso Nna mo Chineke Nna mo O di m ama, K'osiso Chukwu, Odibazia n'obu siso. K'osiso Gi Ya nwe uwa. n'obu Ya kere mmadu, Chineke Nna mo O diiri m nma n'enile di n'uwa moji, m'ocha Odiiri m nma, uwa O diiri m njo, agamuluru Gi m nma, Odii m njo, ih'osoro Chineke nmanma n'obi Ocha. Ngozi Gi, Chineke nmanma n'obi Ocha. Ngozi Gi k'O g'eme n'eligwa K'osiso Nna, O rugo maka, eb'omasiri Gi Nna, K'osiso Nna mo Chineke Nna mo Omasiri mo Chineke Nna mo Omasiri mo K'osiso Chukwu, Omasiri mo Obughi n'igbaka mbo n'ezie bu ya bu n'ego e kwe nkpata Hem, hem, Cheta kwa n'ihuwa si n'akaluka. Hem hem Ufodu n'atahuhu n'uwa, echete Chi ha. Hem, hem, Emeka t'Odi k'adigheme Hem hem ga m'agba r'egwu bur'onyinye m wee bia n'iru Gi, Tibe egwu daba, k'anyi ga n'iru Tiberenu m'egwu n'aga m'agba Yagba. Nwa Chineke, Omasi Gi Chineke Nna mo, Omasiri mo nke Chineke Nna mo Omasiri mo
Read full lyrics

About Kosisochukwu

"Kosisochukwu" is a vibrant and deeply trusting offertory song composed by Jude Nnam. The title, which translates to "As it pleases God," sets the tone for a piece entirely focused on divine surrender and gratitude. In the choir loft, this song is a favorite for thanksgiving processions, as the lyrics speak of coming before the Lord with gifts, dances, and a pure heart, acknowledging that God's timing is always the best.

The music carries a rhythmic, joyful momentum that naturally invites the congregation to sway and step as they bring their offerings to the altar. As the sopranos lead the melody through its sweeping verses, the song reflects on the different seasons of life—both the joyful and the challenging—ultimately resolving in a steadfast commitment to praise God no matter what. It is a wonderful reminder during Mass that our lives and our gifts are entirely in His hands.