Full Lyrics SECTION A Ndi otu Kristi kulienu K'anyi gaa rie ahụ Ya, Ma nụọ ọbara Ya n'uju Wee nwe ndụ ebighiebi. SECTION B Onye ọbụla nke gaeri ya Gaadị ọcha n'obi Ma ọ nara ya n'obi nke bụ njọ Ikpe g'abụ nke ya. CODA Amen, Amen, Amen, Amen.