K'ANYI KULIENU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Martin Eze
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

K'ANYI KULIENU by Martin Eze — Lyrics

[K'ANYI KULIENUREFRAIN] K'anyi kulienu K'anyi kulienu jenara Dinwenu Jesu Onye nọ na Sacramenti nke Eucharistia di nsọ. [K'ANYI KULIENUVERSE 1] Dinwenu Jesu Onye ebere Ya di ọkpu si N'ọrịrị nsọ na eme ka okwukwe na esi wanye ike. [K'ANYI KULIENUVERSE 2] Ọbara di oke ọnụ Ọ jiri gbapụta anyi N'ugwu Kalvari ka Ọ na enye anyi na Sacramenti nke Eucharistia. [K'ANYI KULIENUVERSE 3] Onye ọbula g'a eri achicha nke a Ya cheta na Ọ bu Kristi Nwa nke Chukwu ka O na eri. [K'ANYI KULIENUVERSE 4] K'anyi werenu ezi obi na ihụnanya na asọpụru Kristi Onye zoro na Sacramenti nke Eucharistia.
Read full lyrics

About K'ANYI KULIENU

This score brings together two beautiful Igbo Communion hymns, "K'anyi Kulienu" and "Ka M Biri Nime Unu", both centered on the mystery of the Eucharist. The first piece, "K'anyi Kulienu", acts as a gentle but firm call to action. It invites the congregation to rise and approach the Lord Jesus in the Blessed Sacrament. The verses remind us of the precious blood shed on Calvary and urge us to come forward with pure hearts and love. It is an ideal song for the start of the Communion procession, setting a reverent and focused mood as the faithful step out of their pews.

The second piece, "Ka M Biri Nime Unu", shifts the perspective to Christ Himself, calling His friends and faithful ones to come and eat. The lyrics speak of the bread from heaven that gives eternal life, reminding the communicant to examine their conscience and approach with joy. Singing these pieces during the Communion rite helps the choir guide the congregation into a deeper sense of adoration and gratitude for the bread of angels.